Get Your Premium Membership

Ifeoma Di Niro

Onye ebezina na uju na oga adinma Onye echezina maka na echi nabia di ime oweghi onye ma ihe oga amu obu nwoke ma nwa nwayi oma Jiri ndidi sowe uwa na oga adinma Efi na eweghi odudu obu chi ya na Achuro ya ijiji na ahu ya oge nile. Onye ejila ugobe nke ndu ya na aka ya Make uwa bu nke na akpa onye ya yo ba chukwu Maka na emesia na oga adinma kpebere obasi Mezie onwe gi emezi maka echi na abia abia, Ifeoma di niro onye elela anya na azu. Le ka umununu si agba egwu na elugwe Le ka ndi ekwe na akopu onu ha nile Lekwa ka elugwe na eluwa si buru enyi ugbua Okuko na Efi na Mbe na akparita uka na udo Maka na ifeoma ka ha nile nacho na uwa. Ebezina na chukwu no nso Ficha anya gi na ifeoma na abia Ifeoma di niro, nke di iro ka nma Ogazi amaka ejiri ya ago mmuo Oweghi ihe na adigidi na eluwa Mezie owegi emezi na oga adinma.

Copyright © | Year Posted 2016




Post Comments

Poetrysoup is an environment of encouragement and growth so only provide specific positive comments that indicate what you appreciate about the poem.

Please Login to post a comment

A comment has not been posted for this poem. Encourage a poet by being the first to comment.


Book: Reflection on the Important Things