Get Your Premium Membership

Aguu

Ag?? (hunger)


Izunna Okafor dere ab? a


Ch??? ch??? ka ? na-atà n'af?
Nw?? nw?? ka ? na-am? n'?kp?kp?
Ag?? b? aha ya
? kp?? ?gan? ? za g?

Ag?? b? echete ebeme
O nwegh? nne, nke o ji enwe nna
O nwegh?kwa ikwu na ibe
Ag?? b? aha ya

Ag?? amagh? nwoke na nwaany?
? hagh?kwà ?m?ntak?r? aka
Mere e ji akp? ya otii nwata n'ihu nne ya
Ag?? b? aha ya

Ag?? anagh? as? anya
Ag?? nagh? eme ihere
Ag?? anagh? as? ndo
Ag?? b? aha ya

?r?b? na-at? ya égwù
At?ngà na-agbara ya ?s?
Dike akp? obi na-as?kwa ya as?
Ag?? b? aha ya

Ag?? enwegh? ényì
Ag?? enwegh? onye iro
Mana ebe ?b?la ? bàtàrà 
a ch??r? ya ihe ? na-eri
Ag?? b? aha ya

I mete ya enyi, ? ka nj?
? t? ya iro, ? ny?? g? anya
? b? oruf?r? be onye
Ag?? b? aha ya

Ag?? na-am?kp? mmad?
Na-eme nwata okenye n'akagh? aka
Ma ya onwe ya ad?gh? aka nka
Ag?? b? aha ya

Ag?? b? ?nw?nwà
Ag?? na-ete mmad? ure n'?ha
Ag?? b?kwa ?ranyere nwata anya n'ogwu
Ag?? b? aha ya.

? na-ad? ka ?nw? na-egbu ?hà
Mana ?nw? ekwegh? ewere ya
Kemgbe okike ?wa ka o siri kpaba ike
Ag?? b? aha ya

Kwashi?k? b? af? ime ya
?nya af? b? òghùghù ?m?m? nwa
N'ala ili ka ? na-akpdobe ike
Ag?? b? aha ya

Ag?? eriela ?t?t? isi
Mana af? ekwegh? eju ya
? b? nke e mere j?? oyi
Ag?? b? aha ya

Ag?? d? nj?
Ag?? d? n'ala any?
Ag?? ah?ala ?m? mmad? ?n?
Ag?? egbuo nd? a
Ag??...

Copyright © | Year Posted 2020




Post Comments

Poetrysoup is an environment of encouragement and growth so only provide specific positive comments that indicate what you appreciate about the poem. Negative comments will result your account being banned.

Please Login to post a comment

A comment has not been posted for this poem. Encourage a poet by being the first to comment.


Book: Radiant Verses: A Journey Through Inspiring Poetry