Get Your Premium Membership

Read Dike Poems Online

NextLast
 

Dike Alaa - For Chukwuemeka Ike

Dike Alaa Mm?? (Maka Chukwuemeka Ike)


Izunna Okafor dere ab? a

Gém gém gém gém!
Dùm dùm dùm dùm
Tìkó tìkó tìkó tìkó
Gbám gbám dùm dùm.

Ùgbòrò ab?? ka òkù na-akp? dike
? kp?? ya na nd?, ? kp?? ya n'?nw?
Ihe emegh? n'ízù, o mee n'?nwa
Maka na isi gbàá ah?, chaa áw?,
Nwa onye ?wa ga-azar?r? chi ya òkù.

?z? t?? n'ili dike
?ha mm?? na ?ha mmad? an? ísì ozu ya
Maka na ? na-ab? ekwe k??
Àmà agbaa.

? b? g?n? na-af???
Oke mmiri àtáálá n'udummiri
Ihe mèrè na Nd?keli?nw?
Oke mmad? ebuláálá akw?kw?

Gìdì gìdì gìdì
Kotìko dùm dùm dùm
Cha?! íbo èzéé n'obí ézè
Ebubedike alaa mm??

G?n? ka a na-ekwubèd? ihe a?
Chukwuemeka Ike àpàchiela anya
Eze Ndikeli?nw? ejebego obodo af?dobe
Izùtè nd? mb? na nd? ègèdè n'?hà mm??.

Ihe emee n'obi eze
? na-ab? ézè az? kakp??
? si òsìmìrì l?ta
Onye ije alakwúrú chi ya.

Chukwuemeka b? dike ?b?r? nk?
?kaibe n'?h?a edemede
?kamm?ta nwere ùgwù
Cha?! eze obi umeala alakpuo ?ra.

Ihe ala rìrì àkár?á
Ya d?ba, maka na ?wa a b? ah?a
Onye z?cha nke ya, ? laba
Chukwuemeka Ike lad? mma.

Kókó kókó tìkó tìkó
Dùm dùm kótì
Eze, ka mkp?r? obi g? zùru ike udo
?b?ch? nkw? ka any? z?k?? ?z? n'?hà mm??
Onye ije lad? mma.

Copyright © Izunna Okafor

NextLast



Book: Reflection on the Important Things