Get Your Premium Membership

Kosi So Chukwu

Kosi so chukwu ya dosa m Ya bu onye kere m na udidi ya So ya ka m ka akosara mkpa m Ma ya eme kosi so ya na ime ndu m Ndu na echeche m di ya na aka Akokwalam onu na chukwu som Agaghi eji uwa eme onu ma ihe m Were na emesi ndi ogbeye ike Chukwu bu onye we ihe nile na uwa Kosi so ya ya were m mee na uwa.

Copyright © | Year Posted 2016




Post Comments

Poetrysoup is an environment of encouragement and growth so only provide specific positive comments that indicate what you appreciate about the poem.

Please Login to post a comment

A comment has not been posted for this poem. Encourage a poet by being the first to comment.


Book: Shattered Sighs