Get Your Premium Membership

Read Poems by Izunna Okafor

Izunna Okafor Avatar  Send Soup Mail  Block poet from commenting on your poetry

Below are poems written by poet Izunna Okafor. Click the Next or Previous links below the poem to navigate between poems. Remember, Poetrysoup is an environment of encouragement and growth. Thank you.

List of ALL Izunna Okafor poems

Best Izunna Okafor Poems

+ Follow Poet

The poem(s) are below...



NextLast

Mma

Mma (Beauty)


Izunna Okafor dere ab? a


Kere kere ka ? na-egbu
?b?nad? n’anya onye ìsì
Onye chi ya g?zìrì
O were nke ya, mebe ngàlá

Mma ad?gh? n’ótú ?n?tsha
Maka na ihe d? ?t? bu ihe d? ?k?
? b? ezie na e nwere ad?gbòlója
Mana ihe a gba n’aka
E jighi ènyò ele ya

Mma so n'ihe nwaany? jiri ka ibe ya
? b?gh? naan? mma ihu
Ma ? b? ?cha ihu fanta ?kp? kooku
Kama, ezi agwa b? mma nwaany?

?m? nwoke nwere nke ha
? b?gh? naan? mma af? ?n?
Kama site na mpempe akw?kw? na-esi aj? isi
Maka na ego b? mma nwoke
Onye nwekar?a, ? makar?a
N’anya ?m? nwaany?
Na-agbanyegh? ole af? ?n? ya ha

Mma b? ego
Mma b? agwa
E nwerekwara mma ihu
Mma b?kwaz? ihe ónwúnwé

Mma niile a d? mma
Mana ihe kacha mkpà b?
G?n? ka onye nwe ya jiri ya mepute
Tupu à t?nye ihe niile ah? n'igbé
Maka na agb?gh? na-esu ùdù
Oge ya ana-aga

Mma n??le nwere ebumnobi
Mma ab?gh?kwa ihe ngàlá
Mma ab?gh?kwa maka ?p?a ?k?
Maka na otu ?b?ch?
Ihe niile ah? ga-aba n’aj? ?cha

Lezie anya ma hazie mma nke g? 
Ka i wee sòró àbàlà m?r?a am?
Maka na mma na-agafe agafe
Ab?kwa orechaara buusu goro nk?ta



Maka Onye Dere Ab? A:

Izunna Okafor b? nwaaf? Ebenat?r d? n'okpuru ?ch?ch? Nnewi Saw?t? nke steeti Anambra. ? b? onye edemede iduaz? na ab?, onye nta ak?k? na onye nkwàlite as?s? Igbo. ? g?r? na mahadum Nnamd? Azikiwe d? n'Awka, b? ebe o mere maka ihe ?m?m? nhazi ?hanaeze b? 'Public Administration' n'olu bekee.

D?ka onye edemede, o nwetala ntúrú ùgò na nkwanye ùgwù kar?r? iri ab?? na ise n'ihe gbasaara edemede, site n'ala any? na n'ogoogo mba òfèsi. Nturu ùgò na nkwanye ùgwù nd? ah? g?nyere: Nigerian Writers Award/Indigenous Writer of The Year 2015/2016; Pita Nwanna Award for Igbo Literature 2015; Nigerian Heritage Icon Award/Young Writer of the Year Federal Republic of Nigeria 2016; Anambra Exclusive Youth Choice Award/Youth Writer of The Year 2016; Future Award Africa 2016/African Prize For Education; SLAM Hero Youth International Award/Innovative Youth of the Year 2016;  Inspire Award/Outstanding Youth in Academics 2017; Ezenwa Ohaeto Prize for Young Nigerian Novelists 2015; Campus Best Writer/Journalist of The Year 2018, tinyere ?t?t? nd? ?z?.

D?ka onye nta ak?k?, ? na-ar? n'?l? mbip?ta akw?kw? ak?k? National Light, Ka ? D? Taa na Sportslight Xtra, ma na-ar?kwa n'?l? ?r? Igbo Radio, b? ?l? ?r? d? n'ikùkù ma nwee isi ngàlàbà ya na mba Canada.

Izunna na-ede akw?kw? n'as?s? Igbo na n'as?s? bekee, ma b?r?kwa onye e jìrì ?kwàlìtè as?s? na omenala Igbo wee mara.


Copyright © Izunna Okafor | Year Posted 2020

NextLast

Post Comments

Please Login to post a comment




A comment has not been posted for this poem. Be the first to comment.



Back