Get Your Premium Membership

O'Di Egwu

O'DI EGWU O' di egwu ihe anya na ahu Odi egwu ihe isi na ebu Onye ma mgbe oga ala Onye ma ihe ga egbu ya Madu ta, ozu echi na abia Onye na nke ya na uwa oma a O'di egwu ihe na eme na uwa a Egbe na achu ego, mbe na achu ego Madu ka ana aria, onye ma onye oma ya. O'di egwu ihe anya na ahu Uwa di egwu na nke ya Uwa na eme ntuhari Odikwa egwu.

Copyright © | Year Posted 2016




Post Comments

Poetrysoup is an environment of encouragement and growth so only provide specific positive comments that indicate what you appreciate about the poem.

Please Login to post a comment

A comment has not been posted for this poem. Encourage a poet by being the first to comment.


Book: Shattered Sighs