Get Your Premium Membership

Ezi Enyi Ka Nwanne

Ezi enyi amaka na uwa Ezi enyi ka nwanne ojo Lezie enyi gi anya oge nile Ahabula ya ka onwu na nsogbu. Owere enyi ka nwanne ma Obu ikwu na ibe gi na uwa Mgbe nsogbu di ono ya, Na oganihu ono gi na akuku Lezie enyi gi anya nke oma. Okeosisi na agba egwu na ukwu ya Ka ona enye nsogbu make ka na Ukwu ga eji ya out ubochi na abia Ogologo ndu ka madu nile na ayo Lezie enyi gi anya ka isi hu owu gi anya. Ekwe kwala ka ihire mee enyi gi Kpowe ya ha okuku is ekpo nwa ha Tinyere ya aka na oge nsogbu Make na ezi enyi ka nwanne.

Copyright © | Year Posted 2016




Post Comments

Poetrysoup is an environment of encouragement and growth so only provide specific positive comments that indicate what you appreciate about the poem.

Please Login to post a comment

A comment has not been posted for this poem. Encourage a poet by being the first to comment.