Get Your Premium Membership

Mma

Mma (Beauty) Izunna Okafor dere ab? a Kere kere ka ? na-egbu ?b?nad? n’anya onye ìsì Onye chi ya g?zìrì O were nke ya, mebe ngàlá Mma ad?gh? n’ótú ?n?tsha Maka na ihe d? ?t? bu ihe d? ?k? ? b? ezie na e nwere ad?gbòlója Mana ihe a gba n’aka E jighi ènyò ele ya Mma so n'ihe nwaany? jiri ka ibe ya ? b?gh? naan? mma ihu Ma ? b? ?cha ihu fanta ?kp? kooku Kama, ezi agwa b? mma nwaany? ?m? nwoke nwere nke ha ? b?gh? naan? mma af? ?n? Kama site na mpempe akw?kw? na-esi aj? isi Maka na ego b? mma nwoke Onye nwekar?a, ? makar?a N’anya ?m? nwaany? Na-agbanyegh? ole af? ?n? ya ha Mma b? ego Mma b? agwa E nwerekwara mma ihu Mma b?kwaz? ihe ónwúnwé Mma niile a d? mma Mana ihe kacha mkpà b? G?n? ka onye nwe ya jiri ya mepute Tupu à t?nye ihe niile ah? n'igbé Maka na agb?gh? na-esu ùdù Oge ya ana-aga Mma n??le nwere ebumnobi Mma ab?gh?kwa ihe ngàlá Mma ab?gh?kwa maka ?p?a ?k? Maka na otu ?b?ch? Ihe niile ah? ga-aba n’aj? ?cha Lezie anya ma hazie mma nke g? Ka i wee sòró àbàlà m?r?a am? Maka na mma na-agafe agafe Ab?kwa orechaara buusu goro nk?ta Maka Onye Dere Ab? A: Izunna Okafor b? nwaaf? Ebenat?r d? n'okpuru ?ch?ch? Nnewi Saw?t? nke steeti Anambra. ? b? onye edemede iduaz? na ab?, onye nta ak?k? na onye nkwàlite as?s? Igbo. ? g?r? na mahadum Nnamd? Azikiwe d? n'Awka, b? ebe o mere maka ihe ?m?m? nhazi ?hanaeze b? 'Public Administration' n'olu bekee. D?ka onye edemede, o nwetala ntúrú ùgò na nkwanye ùgwù kar?r? iri ab?? na ise n'ihe gbasaara edemede, site n'ala any? na n'ogoogo mba òfèsi. Nturu ùgò na nkwanye ùgwù nd? ah? g?nyere: Nigerian Writers Award/Indigenous Writer of The Year 2015/2016; Pita Nwanna Award for Igbo Literature 2015; Nigerian Heritage Icon Award/Young Writer of the Year Federal Republic of Nigeria 2016; Anambra Exclusive Youth Choice Award/Youth Writer of The Year 2016; Future Award Africa 2016/African Prize For Education; SLAM Hero Youth International Award/Innovative Youth of the Year 2016; Inspire Award/Outstanding Youth in Academics 2017; Ezenwa Ohaeto Prize for Young Nigerian Novelists 2015; Campus Best Writer/Journalist of The Year 2018, tinyere ?t?t? nd? ?z?. D?ka onye nta ak?k?, ? na-ar? n'?l? mbip?ta akw?kw? ak?k? National Light, Ka ? D? Taa na Sportslight Xtra, ma na-ar?kwa n'?l? ?r? Igbo Radio, b? ?l? ?r? d? n'ikùkù ma nwee isi ngàlàbà ya na mba Canada. Izunna na-ede akw?kw? n'as?s? Igbo na n'as?s? bekee, ma b?r?kwa onye e jìrì ?kwàlìtè as?s? na omenala Igbo wee mara.

Copyright © | Year Posted 2020




Post Comments

Poetrysoup is an environment of encouragement and growth so only provide specific positive comments that indicate what you appreciate about the poem.

Please Login to post a comment

A comment has not been posted for this poem. Encourage a poet by being the first to comment.


Book: Shattered Sighs