Get Your Premium Membership

Madu Bu Aja

MADU BU AJA Uwa eweghi isi na odu Uwa abughi nke madu Madu bu aja na uwa a Ihe obula i were abughi nke gi Emesia iga ahapuha wee la Ya mere, du owegi odu na Madu bu aja na ntu. Osogi wee igwe na ala Osogi wee ulo elu na nke ala Osogi gba ugbo elu na nke ala Marakwa na madu na anwu anwu Marakwa na madu bu aja Ya mere wedata obi gi na ala echidime. Madu bu aja na ntu Madu abaghi uru na uwaa Echidime oweghi onye ma ihe oga amu Ye mere du owegi odu Madu bu aja na ntu.

Copyright © | Year Posted 2016




Post Comments

Poetrysoup is an environment of encouragement and growth so only provide specific positive comments that indicate what you appreciate about the poem.

Please Login to post a comment

A comment has not been posted for this poem. Encourage a poet by being the first to comment.


Book: Shattered Sighs