Get Your Premium Membership

Dike Alaa - For Chukwuemeka Ike

Dike Alaa Mm?? (Maka Chukwuemeka Ike) Izunna Okafor dere ab? a Gém gém gém gém! Dùm dùm dùm dùm Tìkó tìkó tìkó tìkó Gbám gbám dùm dùm. Ùgbòrò ab?? ka òkù na-akp? dike ? kp?? ya na nd?, ? kp?? ya n'?nw? Ihe emegh? n'ízù, o mee n'?nwa Maka na isi gbàá ah?, chaa áw?, Nwa onye ?wa ga-azar?r? chi ya òkù. ?z? t?? n'ili dike ?ha mm?? na ?ha mmad? an? ísì ozu ya Maka na ? na-ab? ekwe k?? Àmà agbaa. ? b? g?n? na-af??? Oke mmiri àtáálá n'udummiri Ihe mèrè na Nd?keli?nw? Oke mmad? ebuláálá akw?kw? Gìdì gìdì gìdì Kotìko dùm dùm dùm Cha?! íbo èzéé n'obí ézè Ebubedike alaa mm?? G?n? ka a na-ekwubèd? ihe a? Chukwuemeka Ike àpàchiela anya Eze Ndikeli?nw? ejebego obodo af?dobe Izùtè nd? mb? na nd? ègèdè n'?hà mm??. Ihe emee n'obi eze ? na-ab? ézè az? kakp?? ? si òsìmìrì l?ta Onye ije alakwúrú chi ya. Chukwuemeka b? dike ?b?r? nk? ?kaibe n'?h?a edemede ?kamm?ta nwere ùgwù Cha?! eze obi umeala alakpuo ?ra. Ihe ala rìrì àkár?á Ya d?ba, maka na ?wa a b? ah?a Onye z?cha nke ya, ? laba Chukwuemeka Ike lad? mma. Kókó kókó tìkó tìkó Dùm dùm kótì Eze, ka mkp?r? obi g? zùru ike udo ?b?ch? nkw? ka any? z?k?? ?z? n'?hà mm?? Onye ije lad? mma.

Copyright © | Year Posted 2020




Post Comments

Poetrysoup is an environment of encouragement and growth so only provide specific positive comments that indicate what you appreciate about the poem.

Please Login to post a comment

A comment has not been posted for this poem. Encourage a poet by being the first to comment.


Book: Reflection on the Important Things